Mkpughe 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ga-aṅụkwa mmanya Chineke, nke bụ́ iwe ya. A gwaghị mmanya a agwa. Chineke ga-agbanyekwa ya n’iko iwe ya.+ A ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa onye ahụ ahụ́ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:10 Mmezu Mkpughe, p. 209-211 Ụlọ Nche,4/15/1993, p. 7
10 ga-aṅụkwa mmanya Chineke, nke bụ́ iwe ya. A gwaghị mmanya a agwa. Chineke ga-agbanyekwa ya n’iko iwe ya.+ A ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa onye ahụ ahụ́ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.