Mkpughe 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Obodo nsọ a jupụtakwara n’ebube Chineke.+ Ọ na-egbuke egbuke ka nkume dị ezigbo oké ọnụ,* dị ka nkume jaspa nke na-egbuke nke ọma.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:11 Mmezu Mkpughe, p. 302, 305-306
11 Obodo nsọ a jupụtakwara n’ebube Chineke.+ Ọ na-egbuke egbuke ka nkume dị ezigbo oké ọnụ,* dị ka nkume jaspa nke na-egbuke nke ọma.+