-
Mkpughe 22:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Onye na-eme ajọ omume, ya mere ajọ omume ya na-aga. Onye na-akpa àgwà rụrụ arụ, ya kpara àgwà rụrụ arụ ya na-aga. Ma, onye na-eme ezi omume, ya mere ezi omume ya na-aga. Onye dịkwa nsọ, ya dịrị nsọ na-aga.”
-