Mkpughe 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-eme ajọ omume, ya nọgide na-eme ajọ omume;+ ka e meekwa ka onye ruru unyi nọgide na-eru unyi;+ ma ka onye ezi omume+ nọgide na-eme ezi omume, ka e meekwa ka onye dị nsọ nọgide na-adị nsọ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:11 Mmezu Mkpughe, p. 314, 315-316 Ụlọ Nche,6/1/1999, p. 7
11 Onye na-eme ajọ omume, ya nọgide na-eme ajọ omume;+ ka e meekwa ka onye ruru unyi nọgide na-eru unyi;+ ma ka onye ezi omume+ nọgide na-eme ezi omume, ka e meekwa ka onye dị nsọ nọgide na-adị nsọ.+