Jenesis 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem.
4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem.