Jenesis 45:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee dakwasị Benjamin nwanne ya n’olu wee kwaa ákwá, Benjamin dakwasịkwara ya n’olu kwaa ákwá.+