Jenesis 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị: “M gaje ikpochapụ ndị mmadụ n’elu ala, bụ́ ndị m kere,+ malite na mmadụ ruo n’anụ ụlọ, ruo n’anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị, ruokwa n’anụ ufe nke eluigwe,+ n’ihi na ọ na-ewute m na m kere ha.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:7 Ụlọ Nche,4/15/1998, p. 7
7 Jehova wee sị: “M gaje ikpochapụ ndị mmadụ n’elu ala, bụ́ ndị m kere,+ malite na mmadụ ruo n’anụ ụlọ, ruo n’anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị, ruokwa n’anụ ufe nke eluigwe,+ n’ihi na ọ na-ewute m na m kere ha.”+