Jenesis 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ebram wee biri n’ala Kenan, ma Lọt gara biri n’etiti obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan.+ N’ikpeazụ, ọ mara ụlọikwuu n’ebe dị nso na Sọdọm. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:12 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 2211/15/1992, p. 13
12 Ebram wee biri n’ala Kenan, ma Lọt gara biri n’etiti obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan.+ N’ikpeazụ, ọ mara ụlọikwuu n’ebe dị nso na Sọdọm.