Jenesis 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebram bi na Kenan, ma Lọt bi n’obodo ndị dị ná mpaghara Osimiri Jọdan.+ N’ikpeazụ, Lọt mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso na Sọdọm. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:12 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 2211/15/1992, p. 13
12 Ebram bi na Kenan, ma Lọt bi n’obodo ndị dị ná mpaghara Osimiri Jọdan.+ N’ikpeazụ, Lọt mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso na Sọdọm.