Jenesis 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs.
15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs.