Jenesis 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ebreham wee gee Ifrọn ntị, Ebreham wee tụọ ọlaọcha ahụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, bụ́ nke o kwuru ná ntị ụmụ Het, wee nye ya Ifrọn, ọ dị narị shekel ọlaọcha anọ, bụ́ nke ndị ahịa na-ana mgbe ahụ.+
16 Ebreham wee gee Ifrọn ntị, Ebreham wee tụọ ọlaọcha ahụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, bụ́ nke o kwuru ná ntị ụmụ Het, wee nye ya Ifrọn, ọ dị narị shekel ọlaọcha anọ, bụ́ nke ndị ahịa na-ana mgbe ahụ.+