Ezra 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M wee tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche+ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bunye ha, tinyere onyinye e nyere maka ụlọ Chineke anyị bụ́ nke eze+ na ndị ndụmọdụ+ ya na ndị o mere ndị isi na ụmụ Izrel+ niile nọ n’ógbè ahụ nyere. Ọrụ Ndịozi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.
25 M wee tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche+ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bunye ha, tinyere onyinye e nyere maka ụlọ Chineke anyị bụ́ nke eze+ na ndị ndụmọdụ+ ya na ndị o mere ndị isi na ụmụ Izrel+ niile nọ n’ógbè ahụ nyere.
16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.