Jenesis 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nwa agbọghọ ahụ mara mma nke ukwuu,+ ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, ọ dịghị nwoke ya na ya nweworo mmekọahụ;+ o wee gbadaa n’isi mmiri ahụ wee malite ịgbanye mmiri n’ite mmiri ya, e mesịa, ọ gbagotere.
16 Nwa agbọghọ ahụ mara mma nke ukwuu,+ ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, ọ dịghị nwoke ya na ya nweworo mmekọahụ;+ o wee gbadaa n’isi mmiri ahụ wee malite ịgbanye mmiri n’ite mmiri ya, e mesịa, ọ gbagotere.