Diuterọnọmi 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Otú ọ dị, ọ bụrụ na ihe a abụrụ eziokwu, na a hụghị ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke,+ 2 Ndị Kọrịnt 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ana m ekworo unu ekworo yiri ekworo Chineke,+ n’ihi na mụ onwe m kwere unu nkwa na otu di+ ga-alụ unu+ ka m wee chee unu n’ihu Kraịst+ dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emerụghị emerụ.+
20 “Otú ọ dị, ọ bụrụ na ihe a abụrụ eziokwu, na a hụghị ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke,+
2 N’ihi na ana m ekworo unu ekworo yiri ekworo Chineke,+ n’ihi na mụ onwe m kwere unu nkwa na otu di+ ga-alụ unu+ ka m wee chee unu n’ihu Kraịst+ dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emerụghị emerụ.+