27 ka o wee chee ọgbakọ ahụ n’ihu onwe ya n’ịma mma ya,+ n’enweghị ntụpọ ma ọ bụ ahụ́ ndọlị ma ọ bụ ihe ọ bụla dị otú ahụ, kama ka o wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ.+
28 Ọ bụ onye ahụ ka anyị na-ekwusa,+ na-adụ mmadụ niile ọdụ, jirikwa amamihe+ niile na-ezi mmadụ niile ihe, ka anyị wee chee mmadụ niile, bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu, n’ihu Chineke dị ka ndị tozuru okè.+