Levitikọs 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Ya onwe ya ga-alụkwa nwaanyị na-amaghị nwoke.+ Ndị Efesọs 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a.
23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a.