22 Ha agaghị alụ nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwaanyị a gbara alụkwaghịm,+ kama ọ bụ ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke a mụrụ n’ụlọ Izrel+ ma ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ nke bụbu nwunye onye nchụàjà ka ha ga-alụ.’
2 N’ihi na ana m ekworo unu ekworo yiri ekworo Chineke,+ n’ihi na mụ onwe m kwere unu nkwa na otu di+ ga-alụ unu+ ka m wee chee unu n’ihu Kraịst+ dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emerụghị emerụ.+
4 Ndị a bụ ndị na-ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha;+ n’eziokwu, ha bụ ndị na-amaghị nwaanyị.+ Ndị a bụ ndị na-eso Nwa Atụrụ ahụ n’agbanyeghị ebe ọ na-eje.+ E si n’etiti ụmụ mmadụ zụta+ ha dị ka mkpụrụ mbụ+ a zụtaara Chineke na Nwa Atụrụ ahụ,