Mak 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs wee sị ha: “Mgbe ha na nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ndị enyi nke nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ apụghị ibu ọnụ,+ ka hà pụrụ? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha apụghị ibu ọnụ.+
19 Jizọs wee sị ha: “Mgbe ha na nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ndị enyi nke nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ apụghị ibu ọnụ,+ ka hà pụrụ? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha apụghị ibu ọnụ.+