Ọpụpụ 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà+ Midian nwere ụmụ nwaanyị asaa, dịkwa ka ha na-eme, ha bịara sere mmiri gbajuo ihe mmiri ka ìgwè ewu na atụrụ nna ha wee ṅụọ mmiri.+
16 Onye nchụàjà+ Midian nwere ụmụ nwaanyị asaa, dịkwa ka ha na-eme, ha bịara sere mmiri gbajuo ihe mmiri ka ìgwè ewu na atụrụ nna ha wee ṅụọ mmiri.+