Ọpụpụ 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Fero gara n’ihu ịsị: “Lee! Ndị a adịla ọtụtụ n’ala a,+ unu na-emekwa ka ha kwụsị ibu ibu arọ ha.”+