Ọpụpụ 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ịnyịnya Fero+ na ụgbọ agha ya na ndị ịnyịnya ya banyere n’ime oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri nke oké osimiri ahụ laghachite kpuchie ha,+Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti oké osimiri ahụ.”+
19 Mgbe ịnyịnya Fero+ na ụgbọ agha ya na ndị ịnyịnya ya banyere n’ime oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri nke oké osimiri ahụ laghachite kpuchie ha,+Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti oké osimiri ahụ.”+