Ọpụpụ 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jetro, nna nwunye Mozis, na ụmụ ya ndị ikom na nwunye ya wee bịakwute Mozis n’ala ịkpa n’ebe ọ mara ụlọikwuu, n’ugwu nke ezi Chineke.+
5 Jetro, nna nwunye Mozis, na ụmụ ya ndị ikom na nwunye ya wee bịakwute Mozis n’ala ịkpa n’ebe ọ mara ụlọikwuu, n’ugwu nke ezi Chineke.+