Ọpụpụ 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jetro, nna nwunye Mosis, na ụmụ Mosis na nwunye ya chọọrọ Mosis bịa n’ala ịkpa, n’ebe ọ mara ụlọikwuu n’ugwu ezi Chineke.+
5 Jetro, nna nwunye Mosis, na ụmụ Mosis na nwunye ya chọọrọ Mosis bịa n’ala ịkpa, n’ebe ọ mara ụlọikwuu n’ugwu ezi Chineke.+