Ọpụpụ 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ugbu a, gee ntị n’olu m.+ M ga-enye gị ndụmọdụ, Chineke ga-anọnyekwara gị.+ Gị onwe gị bụrụ onye nnọchiteanya nke ndị a n’ihu ezi Chineke,+ gị onwe gị kwa ga na-ewetara ezi Chineke okwu ikpe.+
19 Ugbu a, gee ntị n’olu m.+ M ga-enye gị ndụmọdụ, Chineke ga-anọnyekwara gị.+ Gị onwe gị bụrụ onye nnọchiteanya nke ndị a n’ihu ezi Chineke,+ gị onwe gị kwa ga na-ewetara ezi Chineke okwu ikpe.+