Ọpụpụ 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ejila obi abụọ enye ihe ubi gị mepụtara n’ụba n’onyinye nakwa mmanya na-agbapụta n’ụba n’ebe nzọchapụta mmanya gị.+ Ị ga-enye m nwa nwoke mbụ n’ime ụmụ gị.+
29 “Ejila obi abụọ enye ihe ubi gị mepụtara n’ụba n’onyinye nakwa mmanya na-agbapụta n’ụba n’ebe nzọchapụta mmanya gị.+ Ị ga-enye m nwa nwoke mbụ n’ime ụmụ gị.+