Ọpụpụ 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+
31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+