Ọpụpụ 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ihe ị ga-eji rụọ ụlọikwuu* ahụ bụ ákwà ụlọikwuu iri,+ ndị e ji ezigbo eri linin a kpara akpa na eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie mee.+ Ị ga-akpa cherọb na ha,+ dị ka nke onye na-akpa ihe n’ákwà kpara.
26 “Ihe ị ga-eji rụọ ụlọikwuu* ahụ bụ ákwà ụlọikwuu iri,+ ndị e ji ezigbo eri linin a kpara akpa na eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie mee.+ Ị ga-akpa cherọb na ha,+ dị ka nke onye na-akpa ihe n’ákwà kpara.