Ọpụpụ 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ị ga-eji ákwà ụlọikwuu iri rụọ ụlọikwuu+ ahụ. Ị ga-eji ezigbo eri linin a kpara akpa, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie kpaa ha. Ị ga-akpa ndị cherob+ n’ákwà ndị ahụ.+
26 “Ị ga-eji ákwà ụlọikwuu iri rụọ ụlọikwuu+ ahụ. Ị ga-eji ezigbo eri linin a kpara akpa, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie kpaa ha. Ị ga-akpa ndị cherob+ n’ákwà ndị ahụ.+