Ọpụpụ 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ejikwa ọlaedo rụọ nko iri ise ma were nko ndị ahụ jikọta ákwà ụlọikwuu ndị ahụ, ọ ga-abụkwa otu ụlọikwuu.+
6 Ị ga-ejikwa ọlaedo rụọ nko iri ise ma were nko ndị ahụ jikọta ákwà ụlọikwuu ndị ahụ, ọ ga-abụkwa otu ụlọikwuu.+