33 Ha wee butere Mozis ụlọikwuu ahụ,+ ihe niile e ji rụọ ya+ na arịa ya niile,+ nko ya,+ awara osisi ya,+ osisi ntụhie+ ya na ogidi ya na ntọala ya ndị nwere oghere,+
9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+