Ọpụpụ 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 na ntọala iri anọ ha e ji ọlaọcha rụọ ndị nwere oghere, a ga-akwụnye otu awara osisi na ntọala abụọ nwere oghere, kwụnyekwa awara osisi nke ọzọ na ntọala abụọ nwere oghere.+
21 na ntọala iri anọ ha e ji ọlaọcha rụọ ndị nwere oghere, a ga-akwụnye otu awara osisi na ntọala abụọ nwere oghere, kwụnyekwa awara osisi nke ọzọ na ntọala abụọ nwere oghere.+