Ọpụpụ 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga-etinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ yiri mgbaaka, okporo osisi ndị ahụ ga-adị n’akụkụ abụọ nke ebe ịchụàjà ahụ mgbe a na-ebu ya.+
7 A ga-etinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ yiri mgbaaka, okporo osisi ndị ahụ ga-adị n’akụkụ abụọ nke ebe ịchụàjà ahụ mgbe a na-ebu ya.+