Ọpụpụ 27:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-etinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ dị okirikiri, ka okporo osisi ndị ahụ wee dịrị n’akụkụ abụọ nke ebe ịchụàjà ahụ mgbe a na-ebu ya.+
7 A ga-etinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ dị okirikiri, ka okporo osisi ndị ahụ wee dịrị n’akụkụ abụọ nke ebe ịchụàjà ahụ mgbe a na-ebu ya.+