Ọpụpụ 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ogidi niile nke ogige ahụ gbaa gburugburu ga-enwe ihe njikọ ndị e ji ọlaọcha rụọ, a ga-ejikwa ọlaọcha rụọ mkpọ́ ha, ma, ọ bụ ọla kọpa ka a ga-eji rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.+
17 Ogidi niile nke ogige ahụ gbaa gburugburu ga-enwe ihe njikọ ndị e ji ọlaọcha rụọ, a ga-ejikwa ọlaọcha rụọ mkpọ́ ha, ma, ọ bụ ọla kọpa ka a ga-eji rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.+