Ọpụpụ 27:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ogidi niile ndị ga-agba ogige ahụ gburugburu ga-enwe ihe ndị e ji ejikọ ihe na ha na ihe ndị e ji ekonye ihe, bụ́ ndị e jicha ọlaọcha rụọ. Ma, a ga-eji ọla kọpa rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.+
17 Ogidi niile ndị ga-agba ogige ahụ gburugburu ga-enwe ihe ndị e ji ejikọ ihe na ha na ihe ndị e ji ekonye ihe, bụ́ ndị e jicha ọlaọcha rụọ. Ma, a ga-eji ọla kọpa rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.+