Ọpụpụ 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+
13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+