Ọpụpụ 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie.
14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie.