Ọpụpụ 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “E mesịa, ị ga-akpụrụ ebule nke ọzọ, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+