Ọpụpụ 29:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ị ga-ewere obi ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ nke bụ́ maka Erọn, ma fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova, ọ ga-abụkwa òkè gị.
26 Ị ga-ewere obi ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ nke bụ́ maka Erọn, ma fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova, ọ ga-abụkwa òkè gị.