Ọpụpụ 29:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Werezie okpuru afọ* ebule ahụ e ji ahọpụta ndị nchụàjà,+ bụ́ nke a chụrụ n’àjà maka Erọn, ma fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova. Ọ ga-abụzi òkè gị.
26 Werezie okpuru afọ* ebule ahụ e ji ahọpụta ndị nchụàjà,+ bụ́ nke a chụrụ n’àjà maka Erọn, ma fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova. Ọ ga-abụzi òkè gị.