Levitikọs 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis wee were okpuru afọ* anụ ahụ, fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ òkè Mosis nke si n’ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+ Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mosis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+ Ha kpọkuru Jehova,Ọ zakwara ha.+
29 Mosis wee were okpuru afọ* anụ ahụ, fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ òkè Mosis nke si n’ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+
6 Mosis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+ Ha kpọkuru Jehova,Ọ zakwara ha.+