Ọpụpụ 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mgbe ọ bụla ị gụrụ ụmụ Izrel ọnụ iji mata ole ha dị,+ onye ọ bụla n’ime ha ga-enye Jehova ihe mgbapụta maka mkpụrụ obi ya mgbe a na-agụ ha ọnụ,+ ka ihe otiti ọ bụla wee ghara ịdakwasị ha mgbe a na-agụ ha ọnụ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:12 Ụlọ Nche,11/1/2011, p. 12
12 “Mgbe ọ bụla ị gụrụ ụmụ Izrel ọnụ iji mata ole ha dị,+ onye ọ bụla n’ime ha ga-enye Jehova ihe mgbapụta maka mkpụrụ obi ya mgbe a na-agụ ha ọnụ,+ ka ihe otiti ọ bụla wee ghara ịdakwasị ha mgbe a na-agụ ha ọnụ.+