Ọpụpụ 30:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Unu emerela onwe unu ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke e ji ihe ndị a mee.+ Ọ ga na-abụrụ gị ihe dị nsọ nye Jehova.+
37 Unu emerela onwe unu ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke e ji ihe ndị a mee.+ Ọ ga na-abụrụ gị ihe dị nsọ nye Jehova.+