Ọpụpụ 40:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute ahụ, mgbe ha na-agarukwa nso n’ebe ịchụàjà ahụ, ha na-asa aka na ụkwụ ha,+ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
32 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute ahụ, mgbe ha na-agarukwa nso n’ebe ịchụàjà ahụ, ha na-asa aka na ụkwụ ha,+ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.