Ọpụpụ 40:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe ọ bụla ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha bịara ebe ịchụàjà nso, ha na-asacha onwe ha,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
32 Mgbe ọ bụla ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha bịara ebe ịchụàjà nso, ha na-asacha onwe ha,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.