Ọpụpụ 30:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya.+ Dọsa ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+ 19 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga na-asa aka ha na ụkwụ ha n’ebe ahụ.+
18 “Jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya.+ Dọsa ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+ 19 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga na-asa aka ha na ụkwụ ha n’ebe ahụ.+