Levitikọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ọ dịghị àjà ọka unu ga-enye Jehova nke a ga-eme ka o koo eko,+ n’ihi na unu agaghị ewere ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha nakwa mmanụ aṅụ suree n’ọkụ ka ọ bụrụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 21-22
11 “‘Ọ dịghị àjà ọka unu ga-enye Jehova nke a ga-eme ka o koo eko,+ n’ihi na unu agaghị ewere ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha nakwa mmanụ aṅụ suree n’ọkụ ka ọ bụrụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.