Levitikọs 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na àjà o wetara ka a chụọrọ ya bụ nkwa o kwere+ ma ọ bụ àjà afọ ofufo,+ a ga-eri ya n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ahụ, e nwekwara ike iri nke fọdụrụ na ya echi ya.
16 “‘Ọ bụrụ na àjà o wetara ka a chụọrọ ya bụ nkwa o kwere+ ma ọ bụ àjà afọ ofufo,+ a ga-eri ya n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ahụ, e nwekwara ike iri nke fọdụrụ na ya echi ya.