Levitikọs 7:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “‘Ọ bụ nke a bụ òkè Erọn dị ka onye nchụàjà nakwa òkè ụmụ ya dị ka ndị nchụàjà site n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, n’ụbọchị ọ kpọtara+ ha nso ijere Jehova ozi dị ka ndị nchụàjà,
35 “‘Ọ bụ nke a bụ òkè Erọn dị ka onye nchụàjà nakwa òkè ụmụ ya dị ka ndị nchụàjà site n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, n’ụbọchị ọ kpọtara+ ha nso ijere Jehova ozi dị ka ndị nchụàjà,