Levitikọs 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Kpọrọ Erọn, ya na ụmụ ya,+ werekwa uwe+ ha na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ kpụrụkwa oké ehi àjà mmehie+ na ebule abụọ, burukwa nkata achịcha na-ekoghị eko,+
2 “Kpọrọ Erọn, ya na ụmụ ya,+ werekwa uwe+ ha na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ kpụrụkwa oké ehi àjà mmehie+ na ebule abụọ, burukwa nkata achịcha na-ekoghị eko,+